1 Ndị Kọrint 2:15
1 Corinthians 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ahụ Mmụọ Nsọ na-achị achị na ndụ ya, nwere ike ịghọta ihe ọbụla ma ya onwe ya bụ onye mmadụ ọbụla na-enweghị ike ịghọta.
1 Corinthians 2:15 in English
1 Corinthians 2:15 · Berean Standard Bible
The spiritual man judges all things, but he himself is not subject to anyone’s judgment.
Context
13Nke a bụ ihe anyị na-ekwu, ọ bụghị nʼokwu a kuziiri anyị site nʼamamihe mmadụ, kama site nʼokwu nke Mmụọ kuziri anyị; anyị ji okwu nke Mmụọ na-akọwa eziokwu nke mmụọ. 14Ma mmadụ ahụ Mmụọ na-adịghị nʼime ya adịghị anabata ihe ndị ahụ sị na Mmụọ nke Chineke bịa, nʼihi na ha bụ nzuzu nʼebe onye ahụ nọ. Ọ naghị aghọta ha, nʼihi na ha bụ ihe a na-aghọta naanị site nʼike nke Mmụọ.* 15Onye ahụ Mmụọ Nsọ na-achị achị na ndụ ya, nwere ike ịghọta ihe ọbụla ma ya onwe ya bụ onye mmadụ ọbụla na-enweghị ike ịghọta. 16Nʼihi na,
“Onye maara uche Onyenwe anyị
ruo na ọ ga-ezi ya ụzọ?”*
Ma anyị onwe anyị nwere uche nke Kraịst.
2:9 Aịz 64:4
2:14 Mmụọ nʼebe a, na-ekwu banyere Mmụọ nke si na Chineke.
2:16 Aịz 40:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.