Native Bible

1 Corinthians 2:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na, “Onye maara uche Onyenwe anyị ruo na ọ ga-ezi ya ụzọ?”* Ma anyị onwe anyị nwere uche nke Kraịst. 2:9 Aịz 64:4 2:14 Mmụọ nʼebe a, na-ekwu banyere Mmụọ nke si na Chineke. 2:16 Aịz 40:13

1 Corinthians 2:16 in English

1 Corinthians 2:16 · Berean Standard Bible

“For who has known the mind of the Lord, so as to instruct Him?”* But we have the mind of Christ.

Context

14Ma mmadụ ahụ Mmụọ na-adịghị nʼime ya adịghị anabata ihe ndị ahụ sị na Mmụọ nke Chineke bịa, nʼihi na ha bụ nzuzu nʼebe onye ahụ nọ. Ọ naghị aghọta ha, nʼihi na ha bụ ihe a na-aghọta naanị site nʼike nke Mmụọ.* 15Onye ahụ Mmụọ Nsọ na-achị achị na ndụ ya, nwere ike ịghọta ihe ọbụla ma ya onwe ya bụ onye mmadụ ọbụla na-enweghị ike ịghọta. 16Nʼihi na, “Onye maara uche Onyenwe anyị ruo na ọ ga-ezi ya ụzọ?”* Ma anyị onwe anyị nwere uche nke Kraịst. 2:9 Aịz 64:4 2:14 Mmụọ nʼebe a, na-ekwu banyere Mmụọ nke si na Chineke. 2:16 Aịz 40:13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.