Native Bible

1 Corinthians 14:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na ọ dị onye nọgidere jụ ịnabata ihe ndị a, unu aṅala ya ntị.

1 Corinthians 14:38 in English

1 Corinthians 14:38 · Berean Standard Bible

But if anyone ignores this, he himself will be ignored.*

Context

36Unu chere na okwu Chineke malitere nʼaka unu? Unu chekwara na ọ ga-akwụsị nʼaka unu? Ụgha! 37Ọ bụrụ na ọ dị onye na-eche na ya bụ onye amụma, maọbụ na ya nwere onyinye nke Mmụọ Nsọ, naanị ihe m na-achọ ka ọ ghọta bụ na ihe m na-edere unu bụ iwu Onyenwe anyị nʼonwe ya nyere m. 38Ọ bụrụ na ọ dị onye nọgidere jụ ịnabata ihe ndị a, unu aṅala ya ntị. 39Ya mere, ụmụnna m, ka ibu amụma bụrụ ihe na-agụ unu agụụ, unu egbochikwala onyinye nke ịsụ nʼire dị iche iche. 40Ma meenụ ihe niile nʼụzọ dị mma, ka ha dịkwa nʼusoro. 14:18 Nke bụ ịsụ nʼire 14:21 Aịz 28:11,12

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.