1 Ndị Kọrint 14:39
1 Corinthians 14:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ụmụnna m, ka ibu amụma bụrụ ihe na-agụ unu agụụ, unu egbochikwala onyinye nke ịsụ nʼire dị iche iche.
1 Corinthians 14:39 in English
1 Corinthians 14:39 · Berean Standard Bible
So, my brothers, be eager to prophesy, and do not forbid speaking in tongues.
Context
37Ọ bụrụ na ọ dị onye na-eche na ya bụ onye amụma, maọbụ na ya nwere onyinye nke Mmụọ Nsọ, naanị ihe m na-achọ ka ọ ghọta bụ na ihe m na-edere unu bụ iwu Onyenwe anyị nʼonwe ya nyere m. 38Ọ bụrụ na ọ dị onye nọgidere jụ ịnabata ihe ndị a, unu aṅala ya ntị. 39Ya mere, ụmụnna m, ka ibu amụma bụrụ ihe na-agụ unu agụụ, unu egbochikwala onyinye nke ịsụ nʼire dị iche iche. 40Ma meenụ ihe niile nʼụzọ dị mma, ka ha dịkwa nʼusoro.
14:18 Nke bụ ịsụ nʼire
14:21 Aịz 28:11,12
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.