Native Bible

1 Corinthians 11:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m aja unu nʼihi na unu na-echeta m nʼihi niile, nakwa nʼihi na unu na-ejisikwa ozizi ahụ enyere unu nʼaka ike, dịka m nyere ha nʼaka unu idebe.

1 Corinthians 11:2 in English

1 Corinthians 11:2 · Berean Standard Bible

Now I commend you for remembering me in everything and for maintaining the traditions, just as I passed them on to you.

Context

1Unu bụrụ ndị na-eṅomi m, dịka m si eṅomi Kraịst. 2Ana m aja unu nʼihi na unu na-echeta m nʼihi niile, nakwa nʼihi na unu na-ejisikwa ozizi ahụ enyere unu nʼaka ike, dịka m nyere ha nʼaka unu idebe. 3Ma achọrọ m ka unu mata na dịka Kraịst bụ isi nwoke ọbụla, otu a ka nwoke ọbụla si bụrụ isi nwunye ya. Chineke bụkwa isi Kraịst. 4Nwoke ọbụla kpuchiri isi ya mgbe ọ na-ekpe ekpere maọbụ na-ebu amụma* na-emenye isi ya ihere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.