1 Ndị Kọrint 11:1
1 Corinthians 11:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu bụrụ ndị na-eṅomi m, dịka m si eṅomi Kraịst.
1 Corinthians 11:1 in English
1 Corinthians 11:1 · Berean Standard Bible
You are to imitate me, just as I imitate Christ.
Context
1Unu bụrụ ndị na-eṅomi m, dịka m si eṅomi Kraịst. 2Ana m aja unu nʼihi na unu na-echeta m nʼihi niile, nakwa nʼihi na unu na-ejisikwa ozizi ahụ enyere unu nʼaka ike, dịka m nyere ha nʼaka unu idebe. 3Ma achọrọ m ka unu mata na dịka Kraịst bụ isi nwoke ọbụla, otu a ka nwoke ọbụla si bụrụ isi nwunye ya. Chineke bụkwa isi Kraịst.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.