1 Ndị Kọrint 10:33
1 Corinthians 10:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na-agbalịsinụ ike ime dịka m si eme. Nʼihe ọbụla m na-eme, ana m ejisi ike ime ihe ga-atọ onye ọbụla ụtọ. Anaghị m achọ ọdịmma nke m naanị, kama ọ bụ ọdịmma nke mmadụ ibe m, ime ka a zọpụta ha. 10:7 Ọpụ 32:6 10:14 Ụfọdụ na-akpọ ya Oriri nsọ. 10:20 Maọbụ, mmụọ ọjọọ 10:26 Abụ 24:1
1 Corinthians 10:33 in English
1 Corinthians 10:33 · Berean Standard Bible
as I also try to please everyone in all I do. For I am not seeking my own good, but the good of many, that they may be saved.
Context
31Ihe ọbụla ị na-eme, ma unu na-eri ihe maọbụ na-aṅụ ihe, na-emenụ ha niile maka otuto nke Chineke. 32Unu emejọla ndị Juu maọbụ ndị Griik, ma ọ bụkwanụ nzukọ Chineke. 33Na-agbalịsinụ ike ime dịka m si eme. Nʼihe ọbụla m na-eme, ana m ejisi ike ime ihe ga-atọ onye ọbụla ụtọ. Anaghị m achọ ọdịmma nke m naanị, kama ọ bụ ọdịmma nke mmadụ ibe m, ime ka a zọpụta ha.
10:7 Ọpụ 32:6
10:14 Ụfọdụ na-akpọ ya Oriri nsọ.
10:20 Maọbụ, mmụọ ọjọọ
10:26 Abụ 24:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.