1 Ndị Kọrint 10:32
1 Corinthians 10:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu emejọla ndị Juu maọbụ ndị Griik, ma ọ bụkwanụ nzukọ Chineke.
1 Corinthians 10:32 in English
1 Corinthians 10:32 · Berean Standard Bible
Do not become a stumbling block, whether to Jews or Greeks or the church of God—
Context
30Ọ bụrụ na m nwere ike inye ekele, were nri m rie, olee otu e si ekwutọ m nʼihi ihe ahụ m nyere Chineke ekele banyere ya? 31Ihe ọbụla ị na-eme, ma unu na-eri ihe maọbụ na-aṅụ ihe, na-emenụ ha niile maka otuto nke Chineke. 32Unu emejọla ndị Juu maọbụ ndị Griik, ma ọ bụkwanụ nzukọ Chineke. 33Na-agbalịsinụ ike ime dịka m si eme. Nʼihe ọbụla m na-eme, ana m ejisi ike ime ihe ga-atọ onye ọbụla ụtọ. Anaghị m achọ ọdịmma nke m naanị, kama ọ bụ ọdịmma nke mmadụ ibe m, ime ka a zọpụta ha.
10:7 Ọpụ 32:6
10:14 Ụfọdụ na-akpọ ya Oriri nsọ.
10:20 Maọbụ, mmụọ ọjọọ
10:26 Abụ 24:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.