1 Ihe E Mere 8:40
1 Chronicles 8:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150. Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
1 Chronicles 8:40 in English
1 Chronicles 8:40 · Berean Standard Bible
The sons of Ulam were mighty men of valor, archers, and they had many sons and grandsons—150 in all. All these were the descendants of Benjamin.
Context
38Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a:
Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel. 39Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ:
Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet. 40Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150.
Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.