1 Ihe E Mere 8:38
1 Chronicles 8:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel.
1 Chronicles 8:38 in English
1 Chronicles 8:38 · Berean Standard Bible
Azel had six sons, and these were their names: Azrikam, Bocheru, Ishmael, Sheariah, Obadiah, and Hanan. All these were the sons of Azel.
Context
36Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza. 37Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel. 38Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a:
Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel. 39Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ:
Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet. 40Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150.
Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.