1 Ihe E Mere 8:39
1 Chronicles 8:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ: Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet.
1 Chronicles 8:39 in English
1 Chronicles 8:39 · Berean Standard Bible
The sons of his brother Eshek: Ulam was his firstborn, Jeush second, and Eliphelet third.
Context
37Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel. 38Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a:
Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel. 39Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ:
Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet. 40Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150.
Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.