Native Bible

1 Chronicles 3:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a: Hodavaya, Eliashib, Pelaya, Akub, Johanan, Delaya na Ananị. Ha niile dị asaa nʼọnụọgụgụ. 3:5 Shimea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ Shamua 3:6 Elishua ma ọ bụkwanụ Elishama. 3:11 Joram ma ọ bụkwanụ Jehoram

1 Chronicles 3:24 in English

1 Chronicles 3:24 · Berean Standard Bible

The sons of Elioenai: Hodaviah, Eliashib, Pelaiah, Akkub, Johanan, Delaiah, and Anani—seven in all.

Context

22Ụmụ Shekanaya bụ ndị a: Shemaya na ụmụ ya ndị ikom: Hatush, Igal, Bariya, Nearaya na Shafat. Ha dị isii nʼọnụọgụgụ. 23Ụmụ Nearaya bụ ndị a, Elioenai, Hezekaya na Azrikam. Ha dị atọ nʼọnụọgụgụ. 24Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a: Hodavaya, Eliashib, Pelaya, Akub, Johanan, Delaya na Ananị. Ha niile dị asaa nʼọnụọgụgụ. 3:5 Shimea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ Shamua 3:6 Elishua ma ọ bụkwanụ Elishama. 3:11 Joram ma ọ bụkwanụ Jehoram

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.