1 Ihe E Mere 3:22
1 Chronicles 3:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Shekanaya bụ ndị a: Shemaya na ụmụ ya ndị ikom: Hatush, Igal, Bariya, Nearaya na Shafat. Ha dị isii nʼọnụọgụgụ.
1 Chronicles 3:22 in English
1 Chronicles 3:22 · Berean Standard Bible
The six descendants of Shecaniah were Shemaiah and his sons: Hattush, Igal, Bariah, Neariah, and Shaphat.
Context
20E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed. 21Ụmụ Hananaya mụrụ bụ
Pelataya na Jeshaya. Jeshaya mụrụ Refaya; Refaya mụrụ Anan na Ọbadaya, Ọbadaya mụrụ Shekanaya. 22Ụmụ Shekanaya bụ ndị a:
Shemaya na ụmụ ya ndị ikom: Hatush, Igal, Bariya, Nearaya na Shafat. Ha dị isii nʼọnụọgụgụ. 23Ụmụ Nearaya bụ ndị a,
Elioenai, Hezekaya na Azrikam. Ha dị atọ nʼọnụọgụgụ. 24Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a:
Hodavaya, Eliashib, Pelaya, Akub, Johanan, Delaya na Ananị. Ha niile dị asaa nʼọnụọgụgụ.
3:5 Shimea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ Shamua
3:6 Elishua ma ọ bụkwanụ Elishama.
3:11 Joram ma ọ bụkwanụ Jehoram
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.