Native Bible

1 Chronicles 26:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elam, nke ise na Jehohanan, bụ nke isii na Eliehoenai bụ onye nke asaa.

1 Chronicles 26:3 in English

1 Chronicles 26:3 · Berean Standard Bible

Elam the fifth, Jehohanan the sixth, and Eliehoenai the seventh.

Context

1Usoro otu ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ahụ. Site na ndị Kora: Meshelemaia, nwa Kore, otu nʼime ụmụ Asaf. 2Meshelemaia nwekwara ụmụ ndị ikom: nke mbụ bụ Zekaraya, na Jediael nke abụọ, Zebadaya, bụ nke atọ, Jatniel, nke anọ 3Elam, nke ise na Jehohanan, bụ nke isii na Eliehoenai bụ onye nke asaa. 4Obed-Edọm nwekwara ụmụ ndị ikom. Ha bụ ndị a: Shemaya, nwa mbụ ya, Jehozabad, osote ya, Joa, nke atọ, Saka, bụ onye nke anọ Netanel, nke ise, 5Amiel, nke isii Isaka, nke asaa na Peuletai, onye bụ onye nke asatọ. Nʼihi na Chineke gọziri Obed-Edọm.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.