1 Ihe E Mere 26:11
1 Chronicles 26:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hilkaya, nke abụọ, Tebalaya, nke atọ na Zekaraya onye nke anọ. Ụmụ ndị ikom na ụmụnne Hosa nwere dị iri na atọ (13).
1 Chronicles 26:11 in English
1 Chronicles 26:11 · Berean Standard Bible
Hilkiah the second, Tebaliah the third, and Zechariah the fourth. The sons and brothers of Hosah numbered 13 in all.
Context
9E sitekwara nʼezinaụlọ Meshelemaia họpụta ndịisi iri na asatọ (18) ndị bụkwa ezi ndị ndu. 10Hosa, nwa Merari nwekwara ụmụ ndị ikom:
Shimri onye nke mbụ (ọ bụ ezie na ọ bụghị ọkpara ya ma nna ya họpụtara ya ka ọ bụrụ onye mbụ). 11Hilkaya, nke abụọ, Tebalaya, nke atọ
na Zekaraya onye nke anọ.
Ụmụ ndị ikom na ụmụnne Hosa nwere dị iri na atọ (13). 12E kere ndị nche ụlọnsọ ukwu niile nʼotu nʼotu. Otu ndị a nwekwara ndịisi. E kenyekwara otu ọbụla ọrụ dịka e si kenye ụmụnna ha ọrụ ha nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. 13E sitere nʼife nza kenye ma nwantakịrị ma okenye, ọnụ ụzọ ha ga-eche nche, dịka ezinaụlọ ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.