1 Ihe E Mere 21:9
1 Chronicles 21:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị gwara Gad, onye ọhụ ụzọ Devid, sị,
1 Chronicles 21:9 in English
1 Chronicles 21:9 · Berean Standard Bible
And the LORD instructed Gad, David’s seer,
Context
7Iwu banyere ọnụọgụgụ a adịghịkwa Chineke mma nʼanya. Ya mere, ọ tara ndị Izrel ahụhụ nʼihi ya. 8Mgbe ahụ, Devid sịrị Chineke, “Emehiela m nke ukwuu site nʼihe a m mere. Ma ugbu a, biko, arịọ m gị, wezuga ikpe ọmụma dịịrị ohu gị; nʼihi na emeela m ihe nzuzu dị ukwuu.” 9Onyenwe anyị gwara Gad, onye ọhụ ụzọ Devid, sị, 10“Gaa gwa Devid, ‘Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu: Ụzọ ihe atọ ka m na-eche gị nʼihu. Họrọ otu nʼime ha nke m ga-eme ka ọ bịakwasị gị.’ ” 11Ya mere Gad jekwuuru Devid sị ya, “Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru, Họrọ nke dị gị mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.