Native Bible

1 Chronicles 2:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.

1 Chronicles 2:9 in English

1 Chronicles 2:9 · Berean Standard Bible

The sons who were born to Hezron: Jerahmeel, Ram, and Caleb.*

Context

7Ekan nwa Kami, bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ. 8Etan mụrụ Azaraya. 9Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb. 10Ram mụrụ Aminadab, Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda. 11Nashọn mụrụ Salma, Salma amụọ Boaz.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.