1 Ihe E Mere 2:8
1 Chronicles 2:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Etan mụrụ Azaraya.
1 Chronicles 2:8 in English
1 Chronicles 2:8 · Berean Standard Bible
The son of Ethan: Azariah.
Context
6Zera mụrụ:
Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ. 7Ekan nwa Kami,
bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ. 8Etan mụrụ
Azaraya. 9Hezrọn mụtara
Jerameel, Ram na Kaleb. 10Ram mụrụ Aminadab,
Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.