1 Ihe E Mere 16:29
1 Chronicles 16:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E, nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya, werenụ onyinye bịa nʼihu ya. Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya.
1 Chronicles 16:29 in English
1 Chronicles 16:29 · Berean Standard Bible
Ascribe to the LORD the glory due His name; bring an offering and come before Him. Worship the LORD in the splendor of His holiness;
Context
27Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;
ike na ọṅụ dị nʼebe obibi ya. 28Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche,
nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ na ike. 29E, nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya,
werenụ onyinye bịa nʼihu ya.
Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya. 30Maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile.
Elu ụwa niile kwụ chịm, a pụghị iwezuga ya nʼọnọdụ ya. 31Ka eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ;
ka ha kwupụta nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.