1 Ihe E Mere 12:25
1 Chronicles 12:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Simiọn a maara aha ha nʼibu agha dị puku asaa na otu narị. (7,100)
1 Chronicles 12:25 in English
1 Chronicles 12:25 · Berean Standard Bible
From Simeon: 7,100 mighty men of valor, ready for battle.
Context
23Ndị a bụ ndị jikeere ibu agha, ndị chịkwa ngwa agha bịakwute Devid na Hebrọn, nʼihi na ha chọrọ ka ọ bịa bụrụ eze ha nʼọnọdụ Sọl, dịka Onyenwe anyị kwuru. 24Ndị sitere nʼebo Juda, ndị bu ọta na ùbe ha dị puku isii na narị asatọ. (6,800) 25Ndị Simiọn a maara aha ha nʼibu agha dị puku asaa na otu narị. (7,100) 26Ndị Livayị dị puku anọ na narị isii. (4,600), 27tinye Jehoiada, onyendu nʼezinaụlọ Erọn na puku ndị ikom atọ na narị asaa (3,700),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.