1 Ihe E Mere 12:24
1 Chronicles 12:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị sitere nʼebo Juda, ndị bu ọta na ùbe ha dị puku isii na narị asatọ. (6,800)
1 Chronicles 12:24 in English
1 Chronicles 12:24 · Berean Standard Bible
From Judah: 6,800 armed troops bearing shields and spears.
Context
22Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, ọtụtụ ndị ikom na-agbafeta soro Devid, tutu ruo mgbe ha ghọrọ igwe ndị agha, ndị agha nke Chineke. 23Ndị a bụ ndị jikeere ibu agha, ndị chịkwa ngwa agha bịakwute Devid na Hebrọn, nʼihi na ha chọrọ ka ọ bịa bụrụ eze ha nʼọnọdụ Sọl, dịka Onyenwe anyị kwuru. 24Ndị sitere nʼebo Juda, ndị bu ọta na ùbe ha dị puku isii na narị asatọ. (6,800) 25Ndị Simiọn a maara aha ha nʼibu agha dị puku asaa na otu narị. (7,100) 26Ndị Livayị dị puku anọ na narị isii. (4,600),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.