Zefanaya 2:1
Zephaniah 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu, unu ndị mba ihe ihere dịrị.
Zephaniah 2:1 in English
Zephaniah 2:1 · Berean Standard Bible
Gather yourselves, gather together, O shameful nation,
Context
1Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu,
unu ndị mba ihe ihere dịrị. 2Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ,
a chịpụ ụbọchị ahụ dịka igbugbo ọka nke ikuku na-ebufu,
tupu iwe ọkụ Onyenwe anyị
abịakwasị gị,
tupu ụbọchị ọnụma nke Onyenwe anyị
abịakwasị gị. 3Chọọnụ Onyenwe anyị, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ,
unu bụ ndị na-eme ihe o nyere nʼiwu.
Gbasoonụ ezi omume, gbasoonụ ịdị umeala nʼobi,
ma eleghị anya, a ga-echebe unu
nʼụbọchị iwe Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.