Zefanaya 1:18
Zephaniah 1:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọlaọcha na ọlaedo ha agaghị azọpụta ha nʼụbọchị ọnụma nke Onyenwe anyị ahụ.” A ga-erechapụ ụwa niile site nʼọkụ ekworo ya, nʼihi na ọ bụ na mberede ka ọ ga-eme ka ndị niile bi nʼụwa gwụsịa. 1:3 Maọbụ, lara mmadụ niile nʼiyi 1:5 Maọbụ, Molek 1:9 Ndị na-amafe mbata ọnụ ụzọ 1:9 Gụọ 1Sa 5:5
Zephaniah 1:18 in English
Zephaniah 1:18 · Berean Standard Bible
Neither their silver nor their gold will be able to deliver them on the Day of the LORD’s wrath. The whole earth will be consumed by the fire of His jealousy.” For indeed, He will make a sudden end of all who dwell on the earth.*
Context
16ụbọchị opi ike na iti mkpu agha
imegide obodo niile e wusiri ike,
na imegide akụkụ ụlọ elu niile. 17“Aga m eme ka oke nhụju anya bịakwasị ndị mmadụ,
mee ka ha jegharịa dịka ndị kpuru ìsì,
nʼihi na ha emehiela megide Onyenwe anyị.
A ga-awụsịkwa ọbara ha dịka uzuzu,
tufukwaa anụ ahụ ha dịka nsị anụ. 18Ọlaọcha na ọlaedo ha
agaghị azọpụta ha
nʼụbọchị ọnụma nke Onyenwe anyị ahụ.”
A ga-erechapụ ụwa niile
site nʼọkụ ekworo ya,
nʼihi na ọ bụ na mberede
ka ọ ga-eme ka ndị niile bi nʼụwa gwụsịa.
1:3 Maọbụ, lara mmadụ niile nʼiyi
1:5 Maọbụ, Molek
1:9 Ndị na-amafe mbata ọnụ ụzọ
1:9 Gụọ 1Sa 5:5
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.