Native Bible

Zechariah 12:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na ikwu ndị ọzọ niile na ndị nwunye ha.

Zechariah 12:14 in English

Zechariah 12:14 · Berean Standard Bible

and all the remaining clans and their wives.

Context

12Ndị ala ahụ niile ga-eru ụjụ. Ikwu ọbụla ga-eru ụjụ nke ha, ha na ndị nwunye ha. Ikwu Devid na ndị nwunye ha, na ikwu Netan na ndị nwunye ha, 13na ikwu Livayị, na ndị nwunye ha, na ikwu Shimei na ndị nwunye ha, 14na ikwu ndị ọzọ niile na ndị nwunye ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.