Zekaraya 11:17
Zechariah 11:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ahụhụ dịrị onye ọzụzụ atụrụ ahụ na-abaghị uru, nke na-adịghị elezi igwe ewu na atụrụ ya anya. Ka mma agha gbupụ ya otu aka, ghụpụkwa ya anya aka nri ya. Ka ogwe aka ya kpọnwụọkwa kpamkpam. Otu a, anya aka nri ya ga-akpọkwa.”
Zechariah 11:17 in English
Zechariah 11:17 · Berean Standard Bible
Woe to the worthless shepherd, who deserts the flock! May a sword strike his arm and his right eye! May his arm be completely withered and his right eye utterly blinded!”
Context
15Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara m, “Chịrịkwa ngwa ọrụ nke onye ọzụzụ atụrụ nzuzu ahụ, 16nʼihi na ana m aga ịkpọlite otu onye ọzụzụ atụrụ nke na-agaghị elekọta ụmụ atụrụ furu efu, maọbụ chọọ ndị na-etolite, maọbụ gwọọ ndị merụrụ ahụ, maọbụ nye ndị ahụ dị ike nri. Kama ọ ga-eri anụ atụrụ ndị ahụ ahụ ha dị mma, nyakapụkwa ụkwụ ha niile. 17“Ahụhụ dịrị onye ọzụzụ atụrụ ahụ na-abaghị uru,
nke na-adịghị elezi igwe ewu na atụrụ ya anya.
Ka mma agha gbupụ ya otu aka, ghụpụkwa ya anya aka nri ya.
Ka ogwe aka ya kpọnwụọkwa kpamkpam.
Otu a, anya aka nri ya ga-akpọkwa.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.