Native Bible

Zechariah 1:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gosiri m ndị ọkpụ ụzụ anọ.

Zechariah 1:20 in English

Zechariah 1:20 · Berean Standard Bible

Then the LORD showed me four craftsmen.

Context

18Mgbe ahụ, eweliri m anya m abụọ elu hụ mpi anọ. 19Ajụrụ m mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu sị, “Gịnị ka ihe ndị a bụ?” Ọ sịrị m, “Ndị a bụ mpi ndị ahụ chụsasịrị Juda, na Izrel, na Jerusalem.” 20Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gosiri m ndị ọkpụ ụzụ anọ. 21Asịrị m, “Gịnị ka ndị na-abịa ime?” Ọ zaghachiri m, “Ndị a bụ mpi anọ ndị ahụ chụsasịrị Juda, ime ka onye ọbụla ghara inwe ike iwelite isi ya. Ma ndị a abịala imenye ha ụjọ, na ịtụda mpi mba niile, bụ ndị ahụ buliri mpi ha imegide ala Juda, na ịchụsa ndị ya.” 1:17 Obodo m niile ga-esite nʼụba basaa ọzọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.