Native Bible

Titus 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼakụkụ nke gị, na-akụzi ihe kwesiri eziokwu nke okwukwe.

Titus 2:1 in English

Titus 2:1 · Berean Standard Bible

But as for you, speak the things that are consistent with sound doctrine.

Context

1Nʼakụkụ nke gị, na-akụzi ihe kwesiri eziokwu nke okwukwe. 2Gwa ndị okenye nwoke ka ha nwee anya udo, ka ha nwee akọnuche zuruoke, ka ha bụrụ ndị kwesiri nsọpụrụ, ndị okwukwe ha siri ike, ndị na-ahụ ibe ha nʼanya, na ndị nwekwara ntachiobi. 3Nʼotu aka ahụ, gwa ndị okenye nwanyị ka ha na-eme omume dị ka ụmụ nwanyị dị nsọ. Ka ha ghara ịbụ ndị na-agba asịrị maọbụ ohu nke ịṅụbiga mmanya oke. Kama ha na-akụzi ihe dị mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.