Abụ nke Abụ 7:13
Song of Songs 7:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe ahụ ka ị ga-anọ nụ isi nke mandreki* na-ewepụta; mkpụrụ osisi niile na-atọ ụtọ ga-adịkwa nʼọnụ ụzọ anyị, ma ndị ọhụrụ ma ndị ochie, nʼihi na edokọtaala m ha maka onye m hụrụ nʼanya. 7:5 Ihe akpara akpa nke e jiri mara onye a na-enye nsọpụrụ 7:13 Dịka ndị mmadụ na-ekwu, mandreki na-eweta mkpali ọchịchọ mmekọrịta nʼahụ mmadụ, na-emekwa ka nwanyị tara ya tụrụ ime. Jen 30:14
Song of Songs 7:13 in English
Song of Songs 7:13 · Berean Standard Bible
The mandrakes send forth a fragrance, and at our door is every delicacy, new as well as old, that I have treasured up for you, my beloved.
Context
11Bịa, onye m hụrụ nʼanya, ka anyị gaa nʼime obodo,
ka anyị nọọ ọnọdụ abalị nʼobodo nta. 12Ka anyị bilie ngwangwa nʼisi ụtụtụ pụọ jee nʼubi
lee ma osisi vaịnị ha amaala ifuru,
ma okoko ya agbawaala,
ma osisi pomegranet agbawaala okoko.
Nʼebe ahụ ka m ga-egosi gị ịhụnanya m. 13Nʼebe ahụ ka ị ga-anọ nụ isi nke mandreki* na-ewepụta;
mkpụrụ osisi niile na-atọ ụtọ ga-adịkwa nʼọnụ ụzọ anyị,
ma ndị ọhụrụ ma ndị ochie,
nʼihi na edokọtaala m ha maka onye m hụrụ nʼanya.
7:5 Ihe akpara akpa nke e jiri mara onye a na-enye nsọpụrụ
7:13 Dịka ndị mmadụ na-ekwu, mandreki na-eweta mkpali ọchịchọ mmekọrịta nʼahụ mmadụ, na-emekwa ka nwanyị tara ya tụrụ ime. Jen 30:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.