Abụ nke Abụ 3:11
Song of Songs 3:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
pụtanụ, bịa hụrụ, unu ụmụ agbọghọ Zayọn, bịanụ ka unu hụ Solomọn bụ eze; lee ụdị okpueze nne ya kpunyere ya nʼisi, nʼụbọchị agbamakwụkwọ ya, nʼụbọchị obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ ya. 3:3 Aịz 21:11-12
Song of Songs 3:11 in English
Song of Songs 3:11 · Berean Standard Bible
Come out, O daughters of Zion, and gaze at King Solomon, wearing the crown his mother bestowed on the day of his wedding— the day of his heart’s rejoicing.
Context
9Eze Solomọn rụrụ onwe ya ụgbọ a
nke o ji osisi sitere Lebanọn rụọ. 10Ogidi ya ka o ji ọlaọcha mee;
ala ya bụkwa ọlaedo.
Ebe ịnọdụ ọdụ ya ka e ji akwa odo odo kpaa,
e ji ịhụnanya dozie ebe ime ya.
Ndị inyom Jerusalem, 11pụtanụ,
bịa hụrụ, unu ụmụ agbọghọ Zayọn,
bịanụ ka unu hụ Solomọn bụ eze;
lee ụdị okpueze nne ya kpunyere ya nʼisi,
nʼụbọchị agbamakwụkwọ ya,
nʼụbọchị obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ ya.
3:3 Aịz 21:11-12
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.