Mkpughe 5:14
Revelation 5:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anụ anọ ahụ dị ndụ zakwara sị, “Amen!” Ndị okenye ahụ dakwara nʼala nʼihu ya kpọọ isiala nye ya.
Revelation 5:14 in English
Revelation 5:14 · Berean Standard Bible
And the four living creatures said, “Amen,” and the elders fell down and worshiped.*
Context
12Ha na-abụ abụ nʼoke olu na-asị,
“O kwesiri bụ Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu
ịnara ike na akụnụba na amamihe na ike
na nsọpụrụ na otuto na ngọzị.” 13Mgbe ahụ, anụrụ m ka ihe niile nọ nʼeluigwe na ndị nọ nʼụwa na ndị nọ nʼokpuru ụwa, na ndị nọ nʼokpuru oke osimiri na-eti mkpu abụ na-asị,
“Ka ngọzị, na nsọpụrụ niile, na otuto niile, na ike niile
dịrị onye ahụ na-anọkwasị nʼocheeze ahụ, na Nwa Atụrụ ahụ
ruo mgbe niile ebighị ebi!” 14Anụ anọ ahụ dị ndụ zakwara sị, “Amen!” Ndị okenye ahụ dakwara nʼala nʼihu ya kpọọ isiala nye ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.