Mkpughe 22:21
Revelation 22:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere ndị nsọ niile. Amen.
Revelation 22:21 in English
Revelation 22:21 · Berean Standard Bible
The grace of the Lord Jesus * be with all the saints.* Amen.*
Context
19Ọ bụrụkwa na onye ọbụla ewepụ okwu ọbụla nʼakwụkwọ amụma a, Chineke ga-ewepụ oke o nwere nʼosisi ahụ na-enye ndụ, na oke o nwere nʼobodo nsọ ahụ, nke e kwuru okwu ha nʼakwụkwọ a. 20Onye ahụ gbara ama ihe ndị a niile na-asị, “Nʼezie, ana m abịa ọsịịsọ.”
Amen. Bịa, Onyenwe anyị Jisọs. 21Ka amara Onyenwe anyị Jisọs dịnyere ndị nsọ niile. Amen.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.