Mkpughe 2:29
Revelation 2:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla nwere ntị, ya nụrụ ihe Mmụọ Nsọ na-agwa nzukọ niile. 2:14 Ọ bụ Belam kuziri Balak ụzọ ọ ga-esi rara ndị Izrel nye na nnupu isi megide iwu Chineke nyere ha banyere ife arụsị, nʼakwụkwọ Ọnụ 31:15-16, ịkwa iko na ịlụ di maọbụ nwunye site na mba ọzọ. Iwu ndị a dị nʼakwụkwọ Dit 7:3-11. 2:20 Onye amụma nwanyị Ọ bụ onye amụma ụgha nʼihi na ihe ọ na-akụzi megidere iwu Chineke. 2:24 Ihe nzuzo dị omimi E nwere ọdị iche nʼetiti ihe omimi Mmụọ Nsọ na-ekpughe dị ka e dere nʼakwụkwọ 1Kọ 2:10, site nʼihe omimi ndị ọzọ. Ya mere, o ji dị mkpa na mmadụ ga-akpachapụ anya mgbe ọbụla onye dị otu na-achọ ịmata ụfọdụ ihe omimi, ka ọ rịọ inyeaka mmụọ nsọ. 2:27 Abụ 2:9
Revelation 2:29 in English
Revelation 2:29 · Berean Standard Bible
He who has an ear, let him hear what the Spirit says to the churches.
Context
27Onye ahụ, ‘ga-eji mkpara igwe chịa ha, dịka mgbe a kụwachara ite aja na mpekele na mpekele.’* Ọ bụladị ka Nna m si nye m ike, 28a ga-enye onye nke meririnụ kpakpando ụtụtụ. 29Onye ọbụla nwere ntị, ya nụrụ ihe Mmụọ Nsọ na-agwa nzukọ niile.
2:14 Ọ bụ Belam kuziri Balak ụzọ ọ ga-esi rara ndị Izrel nye na nnupu isi megide iwu Chineke nyere ha banyere ife arụsị, nʼakwụkwọ Ọnụ 31:15-16, ịkwa iko na ịlụ di maọbụ nwunye site na mba ọzọ. Iwu ndị a dị nʼakwụkwọ Dit 7:3-11.
2:20 Onye amụma nwanyị Ọ bụ onye amụma ụgha nʼihi na ihe ọ na-akụzi megidere iwu Chineke.
2:24 Ihe nzuzo dị omimi E nwere ọdị iche nʼetiti ihe omimi Mmụọ Nsọ na-ekpughe dị ka e dere nʼakwụkwọ 1Kọ 2:10, site nʼihe omimi ndị ọzọ. Ya mere, o ji dị mkpa na mmadụ ga-akpachapụ anya mgbe ọbụla onye dị otu na-achọ ịmata ụfọdụ ihe omimi, ka ọ rịọ inyeaka mmụọ nsọ.
2:27 Abụ 2:9
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.