Abụ Ọma 98:6
Psalms 98:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
jirinụ opi na opi ike, tisie mkpu ọṅụ ike nʼihu Onyenwe anyị, Onye bụ Eze.
Psalms 98:6 in English
Psalms 98:6 · Berean Standard Bible
With trumpets and the blast of the ram’s horn shout for joy before the LORD, the King.
Context
4Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile
jirinụ iti egwu tiwaa mkpu abụ ọṅụ; 5werenụ ụbọ akwara bụkuo Onyenwe anyị abụ,
e, were ụbọ akwara na olu abụ ọma, 6jirinụ opi na opi ike,
tisie mkpu ọṅụ ike nʼihu Onyenwe anyị, Onye bụ Eze. 7Ka oke osimiri niile gbọọ ụja, ya na ihe niile dị nʼime ya,
ụwa na ndị niile bi nʼime ya. 8Ka osimiri na iyi niile kụọ aka ha,
ka ugwu niile bụkuokwa ya abụ nʼihi ọṅụ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.