Abụ Ọma 95:7
Psalms 95:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihi na ọ bụ Chineke anyị anyị bụkwa ndị ọ na-azụ dịka atụrụ, igwe atụrụ ọ na-elekọta anya. Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya,
Psalms 95:7 in English
Psalms 95:7 · Berean Standard Bible
For He is our God, and we are the people of His pasture, the sheep under His care. Today, if you hear His voice,
Context
5Osimiri niile bụ nke ya, nʼihi na ọ bụ ya kere ha,
aka ya kpụrụ ala akọrọ niile. 6Bịanụ ka anyị kpọọ isiala nʼofufe,
ka anyị gbuo ikpere nʼala nʼihu Onyenwe anyị, onye kere anyị; 7nʼihi na ọ bụ Chineke anyị
anyị bụkwa ndị ọ na-azụ dịka atụrụ,
igwe atụrụ ọ na-elekọta anya.
Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya, 8“Unu emela ka obi unu sie ike dịka unu mere na Meriba,
maọbụ dịka unu mere nʼụbọchị ahụ na Masa nʼime ọzara, 9ebe nna nna unu ha nwara m,
nʼagbanyeghị na ha hụrụ ihe niile m mere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.