Abụ Ọma 93:4
Psalms 93:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị onye nọ nʼelu, dị ukwuu karịa mkpọtụ nke oke osimiri niile na-eme, ma karịakwa ụda nke ebili mmiri nke oke osimiri.
Psalms 93:4 in English
Psalms 93:4 · Berean Standard Bible
Above the roar of many waters— the mighty breakers of the sea— the LORD on high is majestic.
Context
2Ocheeze gị eguzosiela ike siterị na mgbe ochie;
ị na-adịkwa site nʼebighị ebi ruo ebighị. 3Oke osimiri niile amaliela elu, O Onyenwe anyị;
oke osimiri niile eweliela olu ha elu;
ebili mmiri niile nke oke osimiri na-amali elu na-eme mkpọtụ. 4Onyenwe anyị onye nọ nʼelu, dị ukwuu
karịa mkpọtụ nke oke osimiri niile na-eme,
ma karịakwa ụda nke ebili mmiri nke oke osimiri. 5Ụkpụrụ gị niile, Onyenwe anyị na-eguzosi ike;
ịdị nsọ bụ ihe e ji chọọ ụlọ gị mma
ruo ụbọchị na-enweghị ọgwụgwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.