Abụ Ọma 91:1
Psalms 91:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu ga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile.
Psalms 91:1 in English
Psalms 91:1 · Berean Standard Bible
He who dwells in the shelter of the Most High will abide in the shadow of the Almighty.*
Context
1Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu
ga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile. 2Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, “Ọ bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,
Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m.” 3Nʼezie, ọ ga-anapụta gị
site nʼọnya nke onye osi ọnya
na site nʼaka ajọ ọrịa na-efe efe na-eweta ịla nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.