Abụ Ọma 89:1
Psalms 89:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m abụ abụ banyere oke ịhụnanya Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi; aga m eji ọnụ m mee ka ọgbọ niile mara maka ikwesi ntụkwasị obi gị.
Psalms 89:1 in English
Psalms 89:1 · Berean Standard Bible
I will sing of the loving devotion of the LORD forever; with my mouth I will proclaim Your faithfulness to all generations.
Context
1Aga m abụ abụ banyere oke ịhụnanya Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi;
aga m eji ọnụ m mee ka ọgbọ niile mara
maka ikwesi ntụkwasị obi gị. 2Aga m ekwupụta na ịhụnanya gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;
na i mere ka ikwesi ntụkwasị obi gị, guzosie ike nʼeluigwe. 3Onyenwe anyị sịrị, “Mụ na onye m họpụtara agbaala ndụ.
Aṅụọkwala m iyi nye ohu m Devid sị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.