Abụ Ọma 79:1
Psalms 79:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, mba dị iche iche abatala nʼihe nketa gị; ha emerụọla ụlọnsọ ukwuu gị, ha etikpọọla Jerusalem, mee ka ọ tọgbọrọ nʼefu.
Psalms 79:1 in English
Psalms 79:1 · Berean Standard Bible
The nations, O God, have invaded Your inheritance; they have defiled Your holy temple and reduced Jerusalem to rubble.
Context
1O Chineke, mba dị iche iche abatala nʼihe nketa gị;
ha emerụọla ụlọnsọ ukwuu gị,
ha etikpọọla Jerusalem, mee ka ọ tọgbọrọ nʼefu. 2Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye anụ ufe niile nke eluigwe
ka ọ bụrụ ihe oriri nye ha,
werekwa ozu nke ndị nsọ gị nye anụ ọhịa niile nke ụwa. 3Ha awụpụla ọbara dịka mmiri
nʼakụkụ niile nke Jerusalem,
ọ dịghị otu onye fọdụrụ nke ga-eli ndị nwụrụ anwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.