Native Bible

Psalms 78:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị m, nụrụnụ ihe m na-ezi; geenụ ntị nʼokwu ọnụ m.

Psalms 78:1 in English

Psalms 78:1 · Berean Standard Bible

Give ear, O my people, to my instruction; listen to the words of my mouth.

Context

1Ndị m, nụrụnụ ihe m na-ezi; geenụ ntị nʼokwu ọnụ m. 2Aga m eji ilu malite okwu m, aga m ekwu ọtụtụ ihe omimi, ihe ndị sitere na mgbe ochie; 3ihe ndị anyị nụrụla, marakwa, ihe ndị nna nna anyị ha gwara anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.