Native Bible

Psalms 75:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị na-eto gị, O Chineke. Anyị na-eto gị, nʼihi na aha gị dị nso. Ndị mmadụ na-ekwu banyere ọrụ ebube gị dị iche iche.

Psalms 75:1 in English

Psalms 75:1 · Berean Standard Bible

We give thanks to You, O God; we give thanks, for Your Name is near. The people declare Your wondrous works.

Context

1Anyị na-eto gị, O Chineke. Anyị na-eto gị, nʼihi na aha gị dị nso. Ndị mmadụ na-ekwu banyere ọrụ ebube gị dị iche iche. 2Ị na-asị, “Ana m ahọpụta oge a kara aka. Ọ bụ m na-ekpe ikpe ziri ezi. 3Mgbe ụwa na mmadụ niile bi nʼime ya na-ama jijiji, ọ bụ m na-ejidesi ogidi* ya ike ka o guzo chịm. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.