Native Bible

Psalms 71:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ogologo ụbọchị niile, aga m ekwupụta ọrụ ezi omume gị niile, nʼihi na ndị ahụ chọrọ imerụ m ahụ, ka e tinyere nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara. 71:5 Jer 14:8; Jer 17:7,13

Psalms 71:24 in English

Psalms 71:24 · Berean Standard Bible

My tongue will indeed proclaim Your righteousness all day long, for those who seek my harm are disgraced and confounded.

Context

22O Chineke m, aga m eji ụbọ akwara too gị, nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị; aga m eji une bụkuo gị abụ otuto, gị Onye nsọ nke Izrel. 23Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m na-abụku gị abụ otuto, mụ, onye ị gbapụtara. 24Ogologo ụbọchị niile, aga m ekwupụta ọrụ ezi omume gị niile, nʼihi na ndị ahụ chọrọ imerụ m ahụ, ka e tinyere nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara. 71:5 Jer 14:8; Jer 17:7,13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.