Abụ Ọma 64:10
Psalms 64:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, ha ga-agbabakwa nʼime ya; ndị niile obi ha ziri ezi ga-anyakwa isi nʼime ya. 64:5 Maọbụ, onye ga-ahụ anyị
Psalms 64:10 in English
Psalms 64:10 · Berean Standard Bible
Let the righteous rejoice in the LORD and take refuge in Him; let all the upright in heart exult.
Context
8Ọ ga-atụgharị okwu ọnụ ha megide ha,
mee ka ha laa nʼiyi;
ndị niile hụrụ ha ga-efufe isi ha nʼịkwa emo. 9Mmadụ niile ga-atụ egwu,
ha ga-ekwupụta ọrụ niile nke Chineke,
ma tụgharịa uche nke ọma banyere ihe o mere. 10Ndị ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị,
ha ga-agbabakwa nʼime ya;
ndị niile obi ha ziri ezi ga-anyakwa isi nʼime ya.
64:5 Maọbụ, onye ga-ahụ anyị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.