Abụ Ọma 44:11
Psalms 44:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị gbakụtara anyị azụ ka e ripịa anyị dịka atụrụ, ma chụsasịa anyị nʼetiti mba niile.
Psalms 44:11 in English
Psalms 44:11 · Berean Standard Bible
You have given us up as sheep to be devoured; You have scattered us among the nations.
Context
9Ma ugbu a, ị jụla anyị ma weda anyị nʼala;
ị naghị esokwa ndị agha anyị apụ ọzọ. 10I mere ka anyị site nʼihu ndị iro anyị gbalaga,
i meela ka ndị na-emegide anyị were aka ike napụ anyị ihe bụ nke anyị. 11Ị gbakụtara anyị azụ ka e ripịa anyị dịka atụrụ,
ma chụsasịa anyị nʼetiti mba niile. 12I rere ndị gị ọnụ ala,
ihe i retara ha abaghị uru nye gị. 13I meela ka anyị bụrụ nkọcha nye ndị agbataobi anyị,
anyị bụ ihe ịkwa emo na ihe ọchị nye ndị gbara anyị gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.