Native Bible

Psalms 41:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Amen na Amen.

Psalms 41:13 in English

Psalms 41:13 · Berean Standard Bible

Blessed be the LORD, the God of Israel, from everlasting to everlasting. Amen and Amen.

Context

11Amaara m na ihe banyere m na-atọ gị ụtọ nʼobi, nʼihi na i kwebeghị ka ndị iro m nwee mmeri nʼebe m nọ. 12Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m, mee ka m nọrọ nʼihu gị ruo mgbe ebighị ebi. 13Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Amen na Amen.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.