Native Bible

Psalms 35:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị na otuto gị niile ogologo ụbọchị niile.

Psalms 35:28 in English

Psalms 35:28 · Berean Standard Bible

Then my tongue will proclaim Your righteousness and Your praises all day long.

Context

26Mee ka ihere na ọgbaaghara bụrụ nke ndị na-achị m ọchị nʼime mkpagbu m; were ihere na nweda nʼala yinye ha dịka uwe, bụ ndị niile na-ebuli onwe ha elu imegide m. 27Ka ndị niile mkpepụta m dị mma were obi ụtọ tie mkpu ọṅụ; ka ha na-asị mgbe niile, “Ka e bulie Onyenwe anyị elu, onye ọdịmma nke ohu ya na-amasị.” 28Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị na otuto gị niile ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.