Native Bible

Psalms 28:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị;* buuru ha onye ọzụzụ atụrụ, na-ekukwa ha ruo mgbe ebighị ebi. 28:9 Maọbụ, ndị nke gị

Psalms 28:9 in English

Psalms 28:9 · Berean Standard Bible

Save Your people and bless Your inheritance; shepherd them and carry them forever.

Context

7Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m; ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka. Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ, aga m ejikwa abụ m na-eto ya. 8Onyenwe anyị bụ ike nke ndị ya, ebe mgbaba e wusiri ike nke nzọpụta dịịrị onye ya etere mmanụ. 9Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị;* buuru ha onye ọzụzụ atụrụ, na-ekukwa ha ruo mgbe ebighị ebi. 28:9 Maọbụ, ndị nke gị

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.