Abụ Ọma 25:2
Psalms 25:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m. Ekwela ka ihere mee m, ekwekwala ka ndị iro m merie m.
Psalms 25:2 in English
Psalms 25:2 · Berean Standard Bible
in You, my God, I trust. Do not let me be put to shame; do not let my enemies exult over me.
Context
1Ọ bụ na gị Onyenwe anyị
ka m tụkwasịrị obi m. 2O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m.
Ekwela ka ihere mee m,
ekwekwala ka ndị iro m merie m. 3Ihere agaghị eme
onye ọbụla olileanya ya dị na gị,
ma ihere ga-eme ha
bụ ndị niile ịghọ aghụghọ jụrụ ahụ. 4O Onyenwe anyị, zi m ụzọ gị niile,
kuzikwaara m ụzọ gị niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.