Native Bible

Psalms 25:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ na gị Onyenwe anyị ka m tụkwasịrị obi m.

Psalms 25:1 in English

Psalms 25:1 · Berean Standard Bible

To You, O LORD, I lift up my soul;

Context

1Ọ bụ na gị Onyenwe anyị ka m tụkwasịrị obi m. 2O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m. Ekwela ka ihere mee m, ekwekwala ka ndị iro m merie m. 3Ihere agaghị eme onye ọbụla olileanya ya dị na gị, ma ihere ga-eme ha bụ ndị niile ịghọ aghụghọ jụrụ ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.