Abụ Ọma 24:2
Psalms 24:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile, o mekwara ka o guzosie ike.
Psalms 24:2 in English
Psalms 24:2 · Berean Standard Bible
For He has founded it upon the seas and established it upon the waters.
Context
1Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke Onyenwe anyị;
ụwa na ndị niile bi nʼime ya. 2Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile,
o mekwara ka o guzosie ike. 3Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu Onyenwe anyị?
Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya? 4Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha,
onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị,
maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.