Abụ Ọma 22:2
Psalms 22:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke m, ana m akpọku gị nʼehihie, ma ị dịghị aza m, nʼabalị kwa, ma ọ dịghị izuike m nwere.*
Psalms 22:2 in English
Psalms 22:2 · Berean Standard Bible
I cry out by day, O my God, but You do not answer, and by night, but I have no rest.
Context
1Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m?
Gịnị mere i ji nọ ebe dị anya ịzọpụta m,
nʼebe dị anya site nʼịsụ ude m niile? 2O Chineke m, ana m akpọku gị nʼehihie, ma ị dịghị aza m,
nʼabalị kwa, ma ọ dịghị izuike m nwere.* 3Nʼezie, i nọ nʼocheeze gị dịka Onye ahụ dị Nsọ;
ị bụ otuto ndị Izrel. 4Nna anyị ha tụkwasịrị gị obi;
ha tụkwasịrị gị obi, ị zọpụtakwara ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.